Emeriela onwu

Emeriela onwu
Matiu 27: 62-66. Ujo atukwala gi. Ihe obula nke tubara gi n'ili, were aja and uro nyachie ya. Dika ili tiwara Jizos aputa, otua ka ili ahu ga etiwa n'aha Jizos Amen. Ibu onye nmeri.